Ọnụ Ọgụgụ 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onyinye+ niile dị nsọ, nke ụmụ Izrel ga na-enye Jehova, ka m nyere gị na ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom, ka ọ bụrụ òkè unu ruo mgbe a na-akaghị aka.+ Ọ bụ ọgbụgba ndụ nnu ruo mgbe a na-akaghị aka n’ihu Jehova maka gị na ụmụ gị.”+ Abụ Ọma 89:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 M ga-eme ka obiọma m nwere n’ebe ọ nọ dịruo mgbe ebighị ebi,+A gaghị emebi ọgbụgba ndụ mụ na ya.+
19 Onyinye+ niile dị nsọ, nke ụmụ Izrel ga na-enye Jehova, ka m nyere gị na ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom, ka ọ bụrụ òkè unu ruo mgbe a na-akaghị aka.+ Ọ bụ ọgbụgba ndụ nnu ruo mgbe a na-akaghị aka n’ihu Jehova maka gị na ụmụ gị.”+