Job 40:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka ì nwere ogwe aka yiri nke ezi Chineke,+Ị̀ pụkwara iji ụda olu yiri nke ya mee ka égbè eluigwe gbaa?+ Aịzaya 40:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Lee! Mba niile dị ka mmiri si na bọket tapụ; ọ na-ewerekwa ha dị ka uzuzu nke dị n’elu ihe ọ̀tụ̀tụ̀.+ Lee! Ọ na-abọli agwaetiti elu+ dị ka uzuzu. Ndị Hibru 10:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ bụ ihe dị egwu ịdaba n’aka Chineke dị ndụ.+
9 Ka ì nwere ogwe aka yiri nke ezi Chineke,+Ị̀ pụkwara iji ụda olu yiri nke ya mee ka égbè eluigwe gbaa?+
15 Lee! Mba niile dị ka mmiri si na bọket tapụ; ọ na-ewerekwa ha dị ka uzuzu nke dị n’elu ihe ọ̀tụ̀tụ̀.+ Lee! Ọ na-abọli agwaetiti elu+ dị ka uzuzu.