Ọnụ Ọgụgụ 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe Belam lepụrụ anya hụ ka Izrel bi n’ụlọikwuu n’ebo n’ebo,+ mmụọ Chineke dakwasịrị ya.+ 2 Samuel 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụ mmụọ Jehova kwuru okwu site n’ọnụ m,+Okwu ya dịkwa n’ire m.+