Ọnụ Ọgụgụ 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe ìgwè+ ya nke ebo atọ mejupụtara mara, n’akụkụ ihe ịrịba ama nke ụlọ ndị nna ha. Ha ga-ama ụlọikwuu ha gburugburu ụlọikwuu nzute, cheekwa ya ihu. Ọnụ Ọgụgụ 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na n’elu oké nkume ka m si na-ahụ ha,N’ugwu ka m sikwa na-ahụ ha.Ha bipụrụ iche+ n’ebe ahụ n’ụlọikwuu dị ka otu mba,Ha adịghị agụnye onwe ha+ ná ndị mba ọzọ.
2 “Onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe ìgwè+ ya nke ebo atọ mejupụtara mara, n’akụkụ ihe ịrịba ama nke ụlọ ndị nna ha. Ha ga-ama ụlọikwuu ha gburugburu ụlọikwuu nzute, cheekwa ya ihu.
9 N’ihi na n’elu oké nkume ka m si na-ahụ ha,N’ugwu ka m sikwa na-ahụ ha.Ha bipụrụ iche+ n’ebe ahụ n’ụlọikwuu dị ka otu mba,Ha adịghị agụnye onwe ha+ ná ndị mba ọzọ.