7 Ha wee nye ndị na-awa nkume+ na ndị omenkà+ ego,+ nyekwa ndị Saịdọn+ na ndị Taya+ ihe oriri+ na ihe ọṅụṅụ na mmanụ,+ ka ha si na Lebanọn+ bute osisi sida n’oké osimiri dị na Jọpa,+ dị ka ikike Saịrọs+ eze Peshia nyere ha si dị.
36 Ma na Jọpa,+ e nwere otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Tabita, nke pụtara Dọkas, ma a sụgharịa ya. O jupụtara n’ezi ọrụ+ na onyinye ebere nke ọ na-enye.