Ezra 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ mgbe ahụ ka ọrụ a na-arụ n’ụlọ Chineke, nke dị na Jeruselem, kwụsịrị; ọ kwụsịkwara ruo n’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs+ eze Peshia. Ezra 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Anya+ Chineke ha dị n’ahụ́+ ndị okenye ndị Juu, ha akwụsịghịkwa ha ruo mgbe akụkọ ahụ ruru Darayọs ntị, e zitekwa akwụkwọ ozi e dere banyere ihe a. Ezra 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ mgbe ahụ ka Eze Darayọs nyere iwu, ha wee gaa mee nchọpụta n’ụlọ a na-edebe ihe ndekọ+ na akụ̀ n’ime Babịlọn. Daniel 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ugbu a, m ga-agwa gị ihe bụ́ eziokwu:+ “Lee! E nwere ndị eze atọ ka ga-ebiliri Peshia,+ nke anọ+ ga-akpakọba akụnụba karịa ndị nke ọzọ niile.+ Ozugbo akụnụba ya mere ka ọ dị ike, ọ ga-akpali ihe niile imegide alaeze Gris.+
24 Ọ bụ mgbe ahụ ka ọrụ a na-arụ n’ụlọ Chineke, nke dị na Jeruselem, kwụsịrị; ọ kwụsịkwara ruo n’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs+ eze Peshia.
5 Anya+ Chineke ha dị n’ahụ́+ ndị okenye ndị Juu, ha akwụsịghịkwa ha ruo mgbe akụkọ ahụ ruru Darayọs ntị, e zitekwa akwụkwọ ozi e dere banyere ihe a.
6 Ọ bụ mgbe ahụ ka Eze Darayọs nyere iwu, ha wee gaa mee nchọpụta n’ụlọ a na-edebe ihe ndekọ+ na akụ̀ n’ime Babịlọn.
2 Ugbu a, m ga-agwa gị ihe bụ́ eziokwu:+ “Lee! E nwere ndị eze atọ ka ga-ebiliri Peshia,+ nke anọ+ ga-akpakọba akụnụba karịa ndị nke ọzọ niile.+ Ozugbo akụnụba ya mere ka ọ dị ike, ọ ga-akpali ihe niile imegide alaeze Gris.+