18 Ọ ga-esikwa n’ìgwè ewu na atụrụ wetara onye nchụàjà ebule ahụ́ dị mma dị ka ọnụ ahịa e kwuru si dị, ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma;+ onye nchụàjà ga-ekpuchikwara ya mmehie+ o mere n’amaghị ama, ọ bụ ezie na ọ maghị na o mere ya, a ga-agbaghara ya.+
6 Ọ ga-esi n’ìgwè ewu na atụrụ wetara Jehova ebule ahụ́ dị mma+ ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma ya, dị ka ọnụ ahịa e kwuru si dị, ọ ga-ewetara ya onye nchụàjà ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma.+