2 “Nke a bụ ihe Saịrọs eze Peshia kwuru,+ ‘Jehova bụ́ Chineke nke eluigwe+ enyewo m alaeze niile nke ụwa,+ ya onwe ya enyewokwa m ọrụ iwuru ya ụlọ na Jeruselem,+ nke dị na Juda.
11 “Nke a bụkwa ozi ha zighachiiri anyị, sị: ‘Anyị bụ ndị ohu Chineke nke eluigwe na ụwa,+ anyị na-ewughachi ụlọ e wuru ọtụtụ afọ gara aga, nke otu eze ukwu nke Izrel wuru wee wuchaa.+