Ndị Hibru 11:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ee, ndị ọzọ natara ọnwụnwa nke ha site n’ịkwa emo na ịpịa ihe, ọbụna site n’agbụ+ na ụlọ mkpọrọ.+