Abụ Ọma 86:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova, biko, gee ntị n’ekpere m;+Ṅaakwa ntị n’olu arịrịọ m.+ Abụ Ọma 130:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova, biko, nụrụ olu m.+Ka ntị gị nụkwa olu arịrịọ m.+