Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Nehemaya 5:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 M wee gaa n’ihu ịsị: “Ihe unu na-eme adịghị mma.+ Ọ́ bụghị n’egwu+ Chineke anyị+ ka unu kwesịrị ije ije n’ihi nkọcha nke ndị mba ọzọ, bụ́ ndị iro anyị,+ na-akọcha anyị?+

  • Abụ Ọma 112:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 112 Toonụ Jaa!+

      א [Alef]

      Obi ụtọ na-adịrị onye na-atụ egwu Jehova,+

      ב [Bet]

      Bụ́ onye ihe o nyere n’iwu+ na-atọ ụtọ nke ukwuu.+

  • Abụ Ọma 147:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ihe na-atọ Jehova ụtọ bụ ndị na-atụ egwu ya,+

      Ee, ndị na-echere obiọma* ya.+

  • Ilu 16:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 A na-eji obiọma* na ịkwụwa aka ọtọ ekpuchi njehie,+ egwu Jehova na-emekwa ka mmadụ hapụ ihe ọjọọ.+

  • Ekliziastis 12:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya