9E debara aha ndị Izrel niile n’akwụkwọ dị ka usoro ọmụmụ ha si dị;+ lee, e debara ha n’Akwụkwọ Ndị Eze Izrel. A dọọrọ Juda n’agha+ laa Babịlọn n’ihi ekwesịghị ntụkwasị obi ha.
62 Ndị a bụ ndị chọrọ akwụkwọ e debara aha ha iji gosi usoro ọmụmụ ha n’ihu ọha, ma ha ahụghị aha ha, nke mere e ji gụpụ ha n’ọrụ nchụàjà dị ka ndị rụrụ arụ.+