Joshụa 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ụbọchị ahụ, Jọshụa mere+ ha ndị na-akpatara nzukọ ahụ nkụ na ndị na-esetara ha mmiri.+ O mekwara ha ndị na-akpata nkụ na ndị na-eseta mmiri maka ebe ịchụàjà Jehova, ruo taa, n’ebe ọ bụla ọ họọrọ.+ 1 Ihe E Mere 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị mbụ lọghachiri n’ihe nketa ha n’obodo ha bụ ndị Izrel,+ ndị nchụàjà,+ ndị Livaị+ na ndị Netinim.+ Ezra 2:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Ndị Netinim+ niile na ụmụ ndị na-ejere Sọlọmọn ozi mụrụ dị narị atọ na iri itoolu na abụọ.+
27 N’ụbọchị ahụ, Jọshụa mere+ ha ndị na-akpatara nzukọ ahụ nkụ na ndị na-esetara ha mmiri.+ O mekwara ha ndị na-akpata nkụ na ndị na-eseta mmiri maka ebe ịchụàjà Jehova, ruo taa, n’ebe ọ bụla ọ họọrọ.+
2 Ndị mbụ lọghachiri n’ihe nketa ha n’obodo ha bụ ndị Izrel,+ ndị nchụàjà,+ ndị Livaị+ na ndị Netinim.+