Ezra 2:69 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 69 Otú ike kwere ha, ha nyere ọlaedo+ maka ịrụ ọrụ, puku drakma iri isii na otu, na ọlaọcha+ nke dị puku maịna ise, na otu narị uwe mwụda+ ndị nchụàjà.
69 Otú ike kwere ha, ha nyere ọlaedo+ maka ịrụ ọrụ, puku drakma iri isii na otu, na ọlaọcha+ nke dị puku maịna ise, na otu narị uwe mwụda+ ndị nchụàjà.