Diuterọnọmi 31:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Kpọkọta ụmụ Izrel,+ ndị ikom na ndị inyom na ụmụntakịrị na onye mbịarambịa nke nọ n’ime obodo gị, ka ha wee gee ntị, ka ha mụtakwa ihe,+ ka ha tụọ egwu Jehova bụ́ Chineke unu+ ma lezie anya idebe ihe niile e kwuru n’iwu a. 2 Ihe E Mere 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee malite izi ihe+ na Juda, ha jikwa akwụkwọ iwu Jehova;+ ha wee gazuo obodo niile dị na Juda na-ezi ndị mmadụ ihe.
12 Kpọkọta ụmụ Izrel,+ ndị ikom na ndị inyom na ụmụntakịrị na onye mbịarambịa nke nọ n’ime obodo gị, ka ha wee gee ntị, ka ha mụtakwa ihe,+ ka ha tụọ egwu Jehova bụ́ Chineke unu+ ma lezie anya idebe ihe niile e kwuru n’iwu a.
9 Ha wee malite izi ihe+ na Juda, ha jikwa akwụkwọ iwu Jehova;+ ha wee gazuo obodo niile dị na Juda na-ezi ndị mmadụ ihe.