Diuterọnọmi 27:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-etinyeghị ihe e kwuru n’iwu a n’ọrụ site n’ime ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) 1 Ndị Kọrịnt 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ọ́ bụghị otú ahụ, ọ bụrụ na i jiri onyinye nke mmụọ nsọ na-enye otuto, olee otú onye nọ n’ọnọdụ ndị nkịtị ga-esi asị “Amen”+ mgbe i nyesịrị ekele, ebe ọ na-amaghị ihe ị na-ekwu?
26 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-etinyeghị ihe e kwuru n’iwu a n’ọrụ site n’ime ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
16 Ma ọ́ bụghị otú ahụ, ọ bụrụ na i jiri onyinye nke mmụọ nsọ na-enye otuto, olee otú onye nọ n’ọnọdụ ndị nkịtị ga-esi asị “Amen”+ mgbe i nyesịrị ekele, ebe ọ na-amaghị ihe ị na-ekwu?