Ọpụpụ 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ịnyịnya Fero+ na ụgbọ agha ya na ndị ịnyịnya ya banyere n’ime oké osimiri ahụ,+Jehova mere ka mmiri nke oké osimiri ahụ laghachite kpuchie ha,+Ma ụmụ Izrel jere ije n’ala akọrọ n’etiti oké osimiri ahụ.”+ Ọnụ Ọgụgụ 33:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mesịa, ha si na Paịhahaịrọt kwalie wee si n’etiti oké osimiri+ gafee banye n’ala ịkpa+ ma gaa njem ruo ụbọchị atọ n’ala ịkpa Itam,+ ha wee maa ụlọikwuu na Mera.+ Aịzaya 63:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye mere ka ha were ụkwụ gafee mmiri na-ekwo ekwo n’asụghị ngọngọ,+ dị ka ịnyịnya nke na-aga n’ala ịkpa? 1 Ndị Kọrịnt 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụnna m, achọghị m ka unu ghara ịma na nna nna anyị hà niile nọrọ n’okpuru ígwé ojii,+ ha niile gabigakwara oké osimiri,+ Ndị Hibru 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụ okwukwe ka ha ji gafee Oké Osimiri Uhie dị ka à ga-asị na ọ bụ n’ala akọrọ,+ ma mgbe ndị Ijipt nwara ịgafe ya, mmiri riri ha.+
19 Mgbe ịnyịnya Fero+ na ụgbọ agha ya na ndị ịnyịnya ya banyere n’ime oké osimiri ahụ,+Jehova mere ka mmiri nke oké osimiri ahụ laghachite kpuchie ha,+Ma ụmụ Izrel jere ije n’ala akọrọ n’etiti oké osimiri ahụ.”+
8 E mesịa, ha si na Paịhahaịrọt kwalie wee si n’etiti oké osimiri+ gafee banye n’ala ịkpa+ ma gaa njem ruo ụbọchị atọ n’ala ịkpa Itam,+ ha wee maa ụlọikwuu na Mera.+
13 Onye mere ka ha were ụkwụ gafee mmiri na-ekwo ekwo n’asụghị ngọngọ,+ dị ka ịnyịnya nke na-aga n’ala ịkpa?
10 Ụmụnna m, achọghị m ka unu ghara ịma na nna nna anyị hà niile nọrọ n’okpuru ígwé ojii,+ ha niile gabigakwara oké osimiri,+
29 Ọ bụ okwukwe ka ha ji gafee Oké Osimiri Uhie dị ka à ga-asị na ọ bụ n’ala akọrọ,+ ma mgbe ndị Ijipt nwara ịgafe ya, mmiri riri ha.+