-
Levitikọs 19:23Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
23 “‘Ọ bụrụ na unu abata n’ala ahụ, unu akụọkwa osisi ọ bụla maka iri mkpụrụ ya eri, unu ga-ewere mkpụrụ ya dị ka ihe na-adịghị ọcha, dị ka “apị́” ya. Ọ ga-abụrụ unu ihe a na-ebighị úgwù ruo afọ atọ. A gaghị eri ya eri.
-