Abụ Ọma 51:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jiri amara gị meere Zayọn ihe ọma;+Biko, wughachi mgbidi Jeruselem.+ Abụ Ọma 122:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Rịọnụ arịrịọ ka Jeruselem nwee udo.+Gị obodo, ndị hụrụ gị n’anya agaghị echegbu onwe ha.+