Joshụa 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Obodo ndị dị na nsọtụ ebo ụmụ Juda, n’ebe dị nso n’ókè ha na Idọm,+ n’ebe ndịda, bụ Kabzil+ na Ida na Jegọ, 2 Samuel 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma, ọ bụ Benaya,+ nwa Jehoyada,+ nwa otu nwoke bụ́ dike, onye mere ọtụtụ ihe na Kabzil,+ gburu ụmụ ndị ikom abụọ nke Ariel onye Moab; ọ bụkwa ya gbadara wee gbuo ọdụm+ n’ime olulu mmiri n’ụbọchị snoo na-ada.+
21 Obodo ndị dị na nsọtụ ebo ụmụ Juda, n’ebe dị nso n’ókè ha na Idọm,+ n’ebe ndịda, bụ Kabzil+ na Ida na Jegọ,
20 Ma, ọ bụ Benaya,+ nwa Jehoyada,+ nwa otu nwoke bụ́ dike, onye mere ọtụtụ ihe na Kabzil,+ gburu ụmụ ndị ikom abụọ nke Ariel onye Moab; ọ bụkwa ya gbadara wee gbuo ọdụm+ n’ime olulu mmiri n’ụbọchị snoo na-ada.+