Abụ Ákwá 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụzọ niile e si aga Zayọn na-eru uju, n’ihi na ọ dịghị onye na-abịa ememme.+E mewo ka ọnụ ụzọ ámá ya niile tọgbọrọ n’efu;+ ndị nchụàjà ya na-asụ ude.+Ụmụ agbọghọ ya na-amaghị nwoke na-eru uju, ya onwe ya nọkwa n’obi ilu.+ Abụ Ákwá 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọnụ ụzọ ámá ya+ niile emiela ala. O bibiwo ihe niile e ji atụchi ha, kụriekwa ha.Eze ya na ndị isi ya nọ n’ime mba dị iche iche.+ E nweghị iwu ọ bụla.+Ndị amụma ya ahụghịkwa ọhụụ ọ bụla site n’aka Jehova.+
4 Ụzọ niile e si aga Zayọn na-eru uju, n’ihi na ọ dịghị onye na-abịa ememme.+E mewo ka ọnụ ụzọ ámá ya niile tọgbọrọ n’efu;+ ndị nchụàjà ya na-asụ ude.+Ụmụ agbọghọ ya na-amaghị nwoke na-eru uju, ya onwe ya nọkwa n’obi ilu.+
9 Ọnụ ụzọ ámá ya+ niile emiela ala. O bibiwo ihe niile e ji atụchi ha, kụriekwa ha.Eze ya na ndị isi ya nọ n’ime mba dị iche iche.+ E nweghị iwu ọ bụla.+Ndị amụma ya ahụghịkwa ọhụụ ọ bụla site n’aka Jehova.+