2 N’ihi na ha alụrụwo ụfọdụ n’ime ndị inyom ha, lụtakwara ụmụ ha ndị ikom;+ ha onwe ha kwa, bụ́ mkpụrụ dị nsọ,+ na ndị ala a na-emekọkwa ihe,+ ọ bụkwa ndị isi na ndị osote onye na-achị achị bu omume ekwesịghị ntụkwasị obi a n’isi.”+
16 Ndị osote onye na-achị achị+ amaghị ebe m gara na ihe m nọ na-eme; agwabeghịkwa m ndị Juu na ndị nchụàjà na ndị a ma ama na ndị osote onye na-achị achị na ndị ọrụ ndị ọzọ ihe ọ bụla.