Nehemaya 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ọ bụ Matanaya+ nwa Maịka nwa Zabdaị nwa Esaf,+ onye nduzi abụ otuto,+ ji ekpere na-enye otuto,+ Bakbọkaya bụkwa onye nke abụọ n’ime ụmụnne ya, tinyere Abda nwa Shamua nwa Gelal+ nwa Jedutọn.+ Nehemaya 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị Livaị bụ Jeshụa,+ Binuaị,+ Kadmiel,+ Sherebaya, Juda, Matanaya,+ bụ́ onyeisi ndị na-abụ abụ ekele, ya na ụmụnne ya.
17 ọ bụ Matanaya+ nwa Maịka nwa Zabdaị nwa Esaf,+ onye nduzi abụ otuto,+ ji ekpere na-enye otuto,+ Bakbọkaya bụkwa onye nke abụọ n’ime ụmụnne ya, tinyere Abda nwa Shamua nwa Gelal+ nwa Jedutọn.+
8 Ndị Livaị bụ Jeshụa,+ Binuaị,+ Kadmiel,+ Sherebaya, Juda, Matanaya,+ bụ́ onyeisi ndị na-abụ abụ ekele, ya na ụmụnne ya.