Abụ Ọma 73:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi ya, ha ejiriwo mpako mere ihe olu;+Ime ihe ike na-ekpuchikwa ha dị ka uwe.+ Abụ Ọma 83:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha asịwo: “Bịanụ ka anyị kpochapụ ha ka ha ghara ịbụkwa mba,+Ka a gharakwa icheta aha Izrel ọzọ.”+