Abụ Ọma 77:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Achọrọ m Jehova n’ụbọchị m nọ n’ahụhụ.+Agbatịwo m aka n’abalị, ọ kụnwụghịkwa akụnwụ;Mkpụrụ obi m ekweghị ka a kasie ya obi.+
2 Achọrọ m Jehova n’ụbọchị m nọ n’ahụhụ.+Agbatịwo m aka n’abalị, ọ kụnwụghịkwa akụnwụ;Mkpụrụ obi m ekweghị ka a kasie ya obi.+