Job 20:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Na mkpu ọṅụ nke ndị ajọ omume na-adịru nwa oge,+Nakwa na ọṅụ nke onye si n’ezi ofufe dapụ na-adịru naanị otu ntabi anya? Luk 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ahụhụ ga-adịrị unu ndị afọ juru ugbu a, n’ihi na unu ga-anọ agụụ.+ “Ahụhụ ga-adịrị unu ndị na-achị ọchị ugbu a, n’ihi na unu ga-eru uju ma kwaa ákwá.+ Jems 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Hụsienụ anya, ruonụ uju, kwaakwanụ ákwá.+ Ka ọchị unu ghọọ iru uju, ka ọṅụ unu ghọọkwa nkụda mmụọ.+
5 Na mkpu ọṅụ nke ndị ajọ omume na-adịru nwa oge,+Nakwa na ọṅụ nke onye si n’ezi ofufe dapụ na-adịru naanị otu ntabi anya?
25 “Ahụhụ ga-adịrị unu ndị afọ juru ugbu a, n’ihi na unu ga-anọ agụụ.+ “Ahụhụ ga-adịrị unu ndị na-achị ọchị ugbu a, n’ihi na unu ga-eru uju ma kwaa ákwá.+
9 Hụsienụ anya, ruonụ uju, kwaakwanụ ákwá.+ Ka ọchị unu ghọọ iru uju, ka ọṅụ unu ghọọkwa nkụda mmụọ.+