Ilu 14:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Eze na-enwe obi ụtọ n’ebe onye na-ejere ya ozi nke ji nghọta eme ihe nọ,+ ma ọ na-eweso onye na-emechu mmadụ ihu oké iwe.+ Ilu 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọnụma eze bụ ndị ozi na-eweta ọnwụ,+ ma, ọ bụ onye maara ihe na-eme ka ọ dajụọ.+
35 Eze na-enwe obi ụtọ n’ebe onye na-ejere ya ozi nke ji nghọta eme ihe nọ,+ ma ọ na-eweso onye na-emechu mmadụ ihu oké iwe.+