Abụ Ọma 18:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ị ga-emere m ụzọ m ga-esi gbanahụ nkatọ ndị mmadụ.+Ị ga-eme m onyeisi nke mba dị iche iche.+Ndị m na-amaghị ga-ejere m ozi.+
43 Ị ga-emere m ụzọ m ga-esi gbanahụ nkatọ ndị mmadụ.+Ị ga-eme m onyeisi nke mba dị iche iche.+Ndị m na-amaghị ga-ejere m ozi.+