Aịzaya 55:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee! Ị ga-akpọ mba ị na-amaghị,+ ndị sikwa ná mba na-amaghị gị ga-agbakwute gị,+ n’ihi Jehova bụ́ Chineke gị,+ nakwa n’ihi Onye Nsọ Izrel,+ n’ihi na ọ ga-achọworị gị mma.+ Aịzaya 65:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 “Ekwewo m ka ndị na-ajụghị ajụjụ m+ chọta m.+ Ekwewo m ka ndị na-achọghị m chọta m.+ Agwara m mba nke na-adịghị akpọku aha m,+ ‘Lee m, lee m!’+ Ọrụ Ndịozi 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Simiọn+ kọrọ nke ọma otú Chineke si chee ihu ya n’ebe ndị mba ọzọ nọ na nke mbụ ya, isi n’etiti ha wepụtara aha ya otu ndị.+
5 Lee! Ị ga-akpọ mba ị na-amaghị,+ ndị sikwa ná mba na-amaghị gị ga-agbakwute gị,+ n’ihi Jehova bụ́ Chineke gị,+ nakwa n’ihi Onye Nsọ Izrel,+ n’ihi na ọ ga-achọworị gị mma.+
65 “Ekwewo m ka ndị na-ajụghị ajụjụ m+ chọta m.+ Ekwewo m ka ndị na-achọghị m chọta m.+ Agwara m mba nke na-adịghị akpọku aha m,+ ‘Lee m, lee m!’+
14 Simiọn+ kọrọ nke ọma otú Chineke si chee ihu ya n’ebe ndị mba ọzọ nọ na nke mbụ ya, isi n’etiti ha wepụtara aha ya otu ndị.+