Joel 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha nọ na-efe nza+ iji kee ndị m n’etiti onwe ha; ha na-eji nwa nwoke agbanweta akwụna,+ ha na-erekwa nwa nwaanyị iji zụrụ mmanya ka ha ṅụọ. Obedaya 11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ụbọchị i guzopụrụ iche, n’ụbọchị ndị ala ọzọ dọọrọ ndị agha ya n’agha+ nakwa mgbe ndị mba ọzọ banyere n’ọnụ ụzọ ámá+ ya, ha efeekwa nza+ maka Jeruselem, gị onwe gị kwa dị ka otu n’ime ha. Matiu 27:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Mgbe ha kpọgidere ya n’osisi,+ ha kere uwe elu ya+ site n’ife nza,+
3 Ha nọ na-efe nza+ iji kee ndị m n’etiti onwe ha; ha na-eji nwa nwoke agbanweta akwụna,+ ha na-erekwa nwa nwaanyị iji zụrụ mmanya ka ha ṅụọ.
11 N’ụbọchị i guzopụrụ iche, n’ụbọchị ndị ala ọzọ dọọrọ ndị agha ya n’agha+ nakwa mgbe ndị mba ọzọ banyere n’ọnụ ụzọ ámá+ ya, ha efeekwa nza+ maka Jeruselem, gị onwe gị kwa dị ka otu n’ime ha.