Jeremaya 25:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 na ìgwè mmadụ dum gwara ọgwa, na ndị eze niile nke ala Ọz,+ na ndị eze niile nke ala ndị Filistia+ na Ashkelọn+ na Geza+ na Ekrọn+ na ndị fọdụrụ n’Ashdọd;+ Abụ Ákwá 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nwee obi ụtọ, ṅụrịakwa ọṅụ,+ gị ada bụ́ Idọm,+ nke dị n’ala Ọz.+A ga-enyekwa gị iko ahụ.+ Mmanya ga na-egbu gị, ị ga-agbakwa onwe gị ọtọ.+
20 na ìgwè mmadụ dum gwara ọgwa, na ndị eze niile nke ala Ọz,+ na ndị eze niile nke ala ndị Filistia+ na Ashkelọn+ na Geza+ na Ekrọn+ na ndị fọdụrụ n’Ashdọd;+
21 Nwee obi ụtọ, ṅụrịakwa ọṅụ,+ gị ada bụ́ Idọm,+ nke dị n’ala Ọz.+A ga-enyekwa gị iko ahụ.+ Mmanya ga na-egbu gị, ị ga-agbakwa onwe gị ọtọ.+