Abụ Ọma 84:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ+ na ọta;+Ọ na-emekwa ka mmadụ nweta ihu ọma na ebube.+Jehova agaghị ajụ inye ndị na-eje ije n’enweghị ntụpọ ihe ọ bụla bụ́ ihe ọma.+ Ndị Hibru 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+
11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ+ na ọta;+Ọ na-emekwa ka mmadụ nweta ihu ọma na ebube.+Jehova agaghị ajụ inye ndị na-eje ije n’enweghị ntụpọ ihe ọ bụla bụ́ ihe ọma.+
13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+