Abụ Ọma 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova bụ ìhè m+ na nzọpụta m.+Ònye ka m ga-atụ egwu?+Jehova bụ idé ji ndụ m.+Ònye ka m ga-atụ ụjọ?+ Aịzaya 60:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na anyanwụ agakwaghị abụrụ gị ìhè n’ehihie, ọnwa na-eti gbaa agakwaghị enye gị ìhè. Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi,+ Chineke gị ga-aghọkwa ịma mma gị.+
27 Jehova bụ ìhè m+ na nzọpụta m.+Ònye ka m ga-atụ egwu?+Jehova bụ idé ji ndụ m.+Ònye ka m ga-atụ ụjọ?+
19 N’ihi na anyanwụ agakwaghị abụrụ gị ìhè n’ehihie, ọnwa na-eti gbaa agakwaghị enye gị ìhè. Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi,+ Chineke gị ga-aghọkwa ịma mma gị.+