Job 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 A sị na m sịrị, ‘Ka m chefuo nchegbu m,+Ka m kwụsị ịgbarụ ihu+ m ma gbasapụ ihu m,’ Abụ Ọma 39:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Wepụ anya gị n’ebe m nọ, ka m wee gbasapụ ihu+Tupu mụ anwụọ wee ghara ịnọkwa.”+