Job 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ̀ bụ na ụbọchị ndụ m adịghị ole na ole?+ Ya hapụwa,Ya wepụ anya ya n’ebe m nọ, ka m gbasapụtụ ihu+ Job 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Wepụ anya n’ebe ọ nọ ka o zuru ike,+Ruo mgbe ụbọchị ya ga-atọ ya ụtọ otú o si atọ onye ọrụ e goro ego.
20 Ọ̀ bụ na ụbọchị ndụ m adịghị ole na ole?+ Ya hapụwa,Ya wepụ anya ya n’ebe m nọ, ka m gbasapụtụ ihu+ Job 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Wepụ anya n’ebe ọ nọ ka o zuru ike,+Ruo mgbe ụbọchị ya ga-atọ ya ụtọ otú o si atọ onye ọrụ e goro ego.
6 Wepụ anya n’ebe ọ nọ ka o zuru ike,+Ruo mgbe ụbọchị ya ga-atọ ya ụtọ otú o si atọ onye ọrụ e goro ego.