Nehemaya 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ndị bụ́ gọvanọ tupu mụ onwe m boro ndị anyị ibu arọ, ha nọkwa na-anara ha shekel ọlaọcha iri anọ maka nri na mmanya kwa ụbọchị. Ndị na-ejere ha ozi chịkwara ndị anyị ọchịchị nchịgbu.+ Ma mụ onwe m emeghị otú ahụ+ n’ihi egwu Chineke.+ Ilu 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị. Ilu 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 A na-eji obiọma* na ịkwụwa aka ọtọ ekpuchi njehie,+ egwu Jehova na-emekwa ka mmadụ hapụ ihe ọjọọ.+
15 Ma ndị bụ́ gọvanọ tupu mụ onwe m boro ndị anyị ibu arọ, ha nọkwa na-anara ha shekel ọlaọcha iri anọ maka nri na mmanya kwa ụbọchị. Ndị na-ejere ha ozi chịkwara ndị anyị ọchịchị nchịgbu.+ Ma mụ onwe m emeghị otú ahụ+ n’ihi egwu Chineke.+
13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị.