Job 32:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Elaịhu nwa Barakel onye si n’agbụrụ Bọz wee zaa, sị:“Abụ m nwataMa unu bụ ndị okenye.+Ọ bụ ya mere m ji chere, egwu tụkwara mỊgwa unu ihe m maara.
6 Elaịhu nwa Barakel onye si n’agbụrụ Bọz wee zaa, sị:“Abụ m nwataMa unu bụ ndị okenye.+Ọ bụ ya mere m ji chere, egwu tụkwara mỊgwa unu ihe m maara.