Abụ Ọma 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ude m na-asụ emewo ka ike gwụ m;+N’ogologo abalị dum, m na-eme ka ihe ndina m dee mmiri;+M na-eme ka ihe ndina m jupụta n’anya mmiri m.+ Abụ Ọma 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Meere m amara, Jehova, n’ihi na anọ m n’oké ihe isi ike.+Anya m adịkwaghị ahụcha ụzọ n’ihi iru uju,+ ike agwụla mkpụrụ obi m, gwụkwa afọ m.+ Abụ Ákwá 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M na-akwara ihe ndị a ákwá.+ Anya mmiri na-agbapụta m n’anya.+N’ihi na onye nkasi obi nọ m n’ebe dị anya, bụ́ onye ga-eme ka mkpụrụ obi m nwee ume.Ụmụ m aghọwo ndị e mere ka ha tọgbọrọ n’efu,+ n’ihi na onye iro ebuliwo onwe ya elu.+
6 Ude m na-asụ emewo ka ike gwụ m;+N’ogologo abalị dum, m na-eme ka ihe ndina m dee mmiri;+M na-eme ka ihe ndina m jupụta n’anya mmiri m.+
9 Meere m amara, Jehova, n’ihi na anọ m n’oké ihe isi ike.+Anya m adịkwaghị ahụcha ụzọ n’ihi iru uju,+ ike agwụla mkpụrụ obi m, gwụkwa afọ m.+
16 M na-akwara ihe ndị a ákwá.+ Anya mmiri na-agbapụta m n’anya.+N’ihi na onye nkasi obi nọ m n’ebe dị anya, bụ́ onye ga-eme ka mkpụrụ obi m nwee ume.Ụmụ m aghọwo ndị e mere ka ha tọgbọrọ n’efu,+ n’ihi na onye iro ebuliwo onwe ya elu.+