Job 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ihu m na-achazi ọbara ọbara n’ihi ákwá m na-akwa,+Oké ọchịchịrị agbachiwokwa mbubere anya m,+ Abụ Ọma 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Anya m adịkwaghị ahụcha ụzọ n’ihi iru uju,+Ọ kawo nká n’ihi ndị niile na-ebuso m iro.+ Abụ Ọma 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Meere m amara, Jehova, n’ihi na anọ m n’oké ihe isi ike.+Anya m adịkwaghị ahụcha ụzọ n’ihi iru uju,+ ike agwụla mkpụrụ obi m, gwụkwa afọ m.+
16 Ihu m na-achazi ọbara ọbara n’ihi ákwá m na-akwa,+Oké ọchịchịrị agbachiwokwa mbubere anya m,+ Abụ Ọma 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Anya m adịkwaghị ahụcha ụzọ n’ihi iru uju,+Ọ kawo nká n’ihi ndị niile na-ebuso m iro.+ Abụ Ọma 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Meere m amara, Jehova, n’ihi na anọ m n’oké ihe isi ike.+Anya m adịkwaghị ahụcha ụzọ n’ihi iru uju,+ ike agwụla mkpụrụ obi m, gwụkwa afọ m.+
9 Meere m amara, Jehova, n’ihi na anọ m n’oké ihe isi ike.+Anya m adịkwaghị ahụcha ụzọ n’ihi iru uju,+ ike agwụla mkpụrụ obi m, gwụkwa afọ m.+