Job 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O ji ntị ya anụ ụda ihe na-emenye ụjọ;N’oge udo, onye na-ebukọrọ ihe mmadụ na-awakpo ya.+ Job 20:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 A ga-agba ya akụ́ ụta, o wee si ya n’azụ pụta,Ngwá ọgụ nke na-egbu maramara ga-agbapukwa akpa ilu ya;+Ihe ndị na-emenye ụjọ ga-abịakwasị ya.+
25 A ga-agba ya akụ́ ụta, o wee si ya n’azụ pụta,Ngwá ọgụ nke na-egbu maramara ga-agbapukwa akpa ilu ya;+Ihe ndị na-emenye ụjọ ga-abịakwasị ya.+