Abụ Ọma 49:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ dịghị otu n’ime ha pụrụ ịnapụta nwanne ya ma ọlị,+Ọ dịghịkwa nke pụrụ inye Chineke ihe mgbapụta maka ya; Ekliziastis 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E nweghị mmadụ nwere ike n’ebe mmụọ dị ijichi mmụọ ya;+ o nweghịkwa ike igbochi ụbọchị ọnwụ ya;+ ọ dịghịkwa onye a na-agụpụ n’agha ahụ.+ Ajọ omume agaghịkwa emere ndị na-emikpu onwe ha n’ime ya ụzọ mgbapụ.+
7 Ọ dịghị otu n’ime ha pụrụ ịnapụta nwanne ya ma ọlị,+Ọ dịghịkwa nke pụrụ inye Chineke ihe mgbapụta maka ya; Ekliziastis 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E nweghị mmadụ nwere ike n’ebe mmụọ dị ijichi mmụọ ya;+ o nweghịkwa ike igbochi ụbọchị ọnwụ ya;+ ọ dịghịkwa onye a na-agụpụ n’agha ahụ.+ Ajọ omume agaghịkwa emere ndị na-emikpu onwe ha n’ime ya ụzọ mgbapụ.+
8 E nweghị mmadụ nwere ike n’ebe mmụọ dị ijichi mmụọ ya;+ o nweghịkwa ike igbochi ụbọchị ọnwụ ya;+ ọ dịghịkwa onye a na-agụpụ n’agha ahụ.+ Ajọ omume agaghịkwa emere ndị na-emikpu onwe ha n’ime ya ụzọ mgbapụ.+