Job 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ya onwe ya emewo ka ihe ọma jupụta n’ụlọ ha;+Atụmatụ ndị na-eme ihe ọjọọ dịkwa anya n’ebe m nọ.+ Abụ Ọma 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Obi ụtọ na-adịrị+ onye na-adịghị eje ije na ndụmọdụ ndị ajọ omume,+Onye na-adịghịkwa eso ụzọ ndị mmehie,+Onye na-adịghịkwa anọ n’etiti ndị na-akwa emo.+
18 Ma ya onwe ya emewo ka ihe ọma jupụta n’ụlọ ha;+Atụmatụ ndị na-eme ihe ọjọọ dịkwa anya n’ebe m nọ.+
1 Obi ụtọ na-adịrị+ onye na-adịghị eje ije na ndụmọdụ ndị ajọ omume,+Onye na-adịghịkwa eso ụzọ ndị mmehie,+Onye na-adịghịkwa anọ n’etiti ndị na-akwa emo.+