Abụ Ọma 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mụ na ndị ụgha adịghị anọkọ;+Mụ na ndị na-ezochi ihe ha bụ adịghị akpakọrịta.+ Abụ Ọma 69:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị nọ ọdụ n’ọnụ ụzọ ámá malitere ikwu banyere m,+Abụkwa m onye ndị aṅụrụma ji agụ egwú.+ Ilu 22:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chụpụ onye na-akwa emo ka esemokwu laa, ka okwu ikpe na mmechuihu kwụsịkwa.+ 2 Pita 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na unu bu ụzọ mara nke a, na n’oge ikpeazụ,+ ndị na-akwa emo ga-eji ịkwa emo ha bịa,+ na-agbaso ọchịchọ nke onwe ha,+
3 N’ihi na unu bu ụzọ mara nke a, na n’oge ikpeazụ,+ ndị na-akwa emo ga-eji ịkwa emo ha bịa,+ na-agbaso ọchịchọ nke onwe ha,+