Abụ Ọma 25:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụ ndị na-atụ egwu Jehova ka ya na ha na-enwe mmekọrịta chiri anya,+Ọ bụkwa ya na ha na-agba ndụ, iji mee ka ha mara ọgbụgba ndụ ya.+ Ilu 3:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ihi na onye aghụghọ+ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ya na ndị na-eme ihe n’eziokwu na-enwe mmekọrịta chiri anya.+
14 Ọ bụ ndị na-atụ egwu Jehova ka ya na ha na-enwe mmekọrịta chiri anya,+Ọ bụkwa ya na ha na-agba ndụ, iji mee ka ha mara ọgbụgba ndụ ya.+
32 N’ihi na onye aghụghọ+ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ya na ndị na-eme ihe n’eziokwu na-enwe mmekọrịta chiri anya.+