Job 30:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na amaara m nke ọma na ị ga-eme ka m laghachikwuru ọnwụ,+N’ụlọ nke onye ọ bụla dị ndụ ga-aga. Jọn 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe ndị a ka o kwuru, mgbe o kwusịrị ha, ọ sịrị: “Enyi anyị Lazarọs na-arahụ ụra, ma m na-eje ebe ahụ ịkpọte ya.”+
23 N’ihi na amaara m nke ọma na ị ga-eme ka m laghachikwuru ọnwụ,+N’ụlọ nke onye ọ bụla dị ndụ ga-aga.
11 Ihe ndị a ka o kwuru, mgbe o kwusịrị ha, ọ sịrị: “Enyi anyị Lazarọs na-arahụ ụra, ma m na-eje ebe ahụ ịkpọte ya.”+