Job 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’agbanyeghị na ị ma na ọ dịghị ihe m mejọrọ,+Ọ dịghịkwa onye na-anapụta m n’aka gị?+ Job 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ ezie na ọ dịghị ihe ọjọọ dị n’ọbụ aka m,Ekpere m dịkwa ọcha.+ Job 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na Job asịwo, ‘Ọ dịghị ihe ọjọọ m mere,+Kama Chineke agbanwewo ikpe m.+