Job 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Setan: “Ì tinyewo obi gị n’ebe ohu m bụ́ Job nọ, na e nweghị onye dị ka ya n’ụwa,+ ọ bụ nwoke na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+ bụrụkwa onye ezi omume,+ ọ na-atụ egwu Chineke,+ ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ?”+ Abụ Ọma 139:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 139 Jehova, i nyochawo m, ị makwaara m.+
8 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Setan: “Ì tinyewo obi gị n’ebe ohu m bụ́ Job nọ, na e nweghị onye dị ka ya n’ụwa,+ ọ bụ nwoke na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+ bụrụkwa onye ezi omume,+ ọ na-atụ egwu Chineke,+ ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ?”+