Ọrụ Ndịozi 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha kpọpụtakwara ndị akaebe ụgha,+ bụ́ ndị sịrị: “Nwoke a adịghị akwụsị ikwu okwu megide ebe nsọ a nakwa megide Iwu ahụ.+
13 Ha kpọpụtakwara ndị akaebe ụgha,+ bụ́ ndị sịrị: “Nwoke a adịghị akwụsị ikwu okwu megide ebe nsọ a nakwa megide Iwu ahụ.+