Abụ Ọma 145:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova dị mma n’ebe ihe niile o kere eke nọ,+Ebere ya na-erutekwa ọrụ ya niile.+ Abụ Ọma 147:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-enye anụmanụ ihe oriri ha,+Na-enyekwa ụmụ ugoloọma na-ebeku ya ihe oriri.+ 1 Timoti 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ bụ ya mere anyị ji na-arụsi ọrụ ike, na-adọgbukwa onwe anyị n’ọrụ,+ n’ihi na anyị nwere olileanya+ n’ebe Chineke dị ndụ nọ, onye bụ́ Onye Nzọpụta+ nke ụdị mmadụ niile,+ karịsịa nke ndị kwesịrị ntụkwasị obi.+
10 N’ihi na ọ bụ ya mere anyị ji na-arụsi ọrụ ike, na-adọgbukwa onwe anyị n’ọrụ,+ n’ihi na anyị nwere olileanya+ n’ebe Chineke dị ndụ nọ, onye bụ́ Onye Nzọpụta+ nke ụdị mmadụ niile,+ karịsịa nke ndị kwesịrị ntụkwasị obi.+