Abụ Ọma 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọta m dị n’aka Chineke,+ bụ́ Onye na-azọpụta ndị obi ha ziri ezi.+ Abụ Ọma 94:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na a ga-amaliteghachi ikpe ikpe n’ezi omume,+Ndị niile obi ha ziri ezi ga na-agbasokwa ya. Abụ Ọma 97:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ìhè enwuworo onye ezi omume,+Ịṅụrị ọṅụ abịawokwara ndị obi ha ziri ezi.+